🗣️ Achọrọ m osikapa na agwa na anụ ọkụkọ.
💬 I want rice and beans and chicken.
Break down
👉 Achọrọ m = I want
👉 Osikapa = Rice
👉 Agwa = Beans
👉 = And
👉 Anụ Ọkụkọ = Chicken
🎧 Listen. Learn. Speak.
Practice listen to the audios and mimic
Achọrọ m osikapa na agwa na anụ ọkụkọ.
I want rice and beans with chicken.