Activity
Mon
Wed
Fri
Sun
Dec
Jan
Feb
Mar
Apr
May
Jun
Jul
Aug
Sep
Oct
Nov
What is this?
Less
More

Owned by Rita

Speak Igbo with confidence. Real phrases, real meaning, real conversations for beginners, diaspora & families. Join Us @LLSiHub Bịa Soro Anyị Sụọ Igbo

188 contributions to LLSiHub
Igbo Daily Talk - Do you speak Igbo - Ị na-asụ Igbo?
Igbo Daily Talk:- Ị na-asụ Igbo? Ada: Ị na-asụ Igbo? Obi: Ee! Ana m asụ Igbo? Ada: Ị bụ onye Igbo? Obi: Ee, abụ m onye Igbo! Ada: Onye kụzịrị asụsụ Igbo? Obị: Esi m na nwata wee na-asụ Igbo Ada: Ya mere, Igbo bụ okwu mbụ gị! Obi: Ee! English: Are you Igbo? Yes! Do you speak Igbo? Yes, I do! #language is #beautiful! 💬 Today's question: Ị na-asụ Igbo? Kedu obodo ị nọ na ya? #fyp #IgboKwenu #IgboAmaka
0
0
Igbo Daily Talk - Do you speak Igbo - Ị na-asụ Igbo?
Igbo Daily Talk: Ezigbo Enyi (Good Friend)
Igbo Daily Talk: Ezigbo Enyi (Good Friend) Ada: Obi, ị bụ ezigbo enyi m? Obi: Ee, abụ m ezigbo enyi gị! Ada: Gịnị ka ezigbo enyi na-emere ibe ya ? Obi: Ezigbo enyi na-enyere ibe ya aka. Ada: Ịga enyere m aka gaa ozi? Obi: Ee! aga m enyere gị aka gaa ozi. Ada: Ọ dị mma, bịa ka anyị gaba. Obi: A na m abịa. 💬 Today's question: Kedu aha ezigbo enyi gị? #igboamaka #Friendship #learndaily #SpeakIgbo
0
0
Igbo Daily Talk:  Ezigbo Enyi (Good Friend)
Igbo Daily Talk - Are you hungry ? Agụụ ana agụ gị?
Food - Nri Hunger - Agụụ Eat - Iri How to converse with food hunger and eat in Igbo language. Listen to the video and practice
0
0
Igbo Daily Talk - Are you hungry ? Agụụ ana agụ gị?
Igbo Daily Talk: Ịhụnanya (Ịfụnanya) - Love
Igbo Daily Talk: Ịhụnanya (Ịfụnanya) - Love Topic: Ahụrụ m gị n'anya Ada: Obi, ị hụrụ nne gị n'anya? Obi: Ee! Ahụrụ m nne m n'anya nke ukwuu. Ada: Nna gị Kwanụ? Obi: Ma nna m kwa, Ahụrụ m ya n'anya nke ukwuu Ada: Ị na agwakwa ha na ị hụrụ ha n’amya? Obi: Ee, ana m agwa ha mgbe niile. Ada: Ọ dị mma!, ị na-eme nke ọma Obi: Oo, daalụ English: Do you love your mum? Yes, very much! I tell her, "Mum, I love you!" 💬 Today's question: Kedu ka ị ga-esi gwa mmadụ na ị hụrụ ya n'anya? #IgboLove #dailytalk #SpeakIgbo #LLSiHub #IgboAmaka
0
0
Igbo Daily Talk: Ịhụnanya (Ịfụnanya) - Love
Igbo Daily Talk - what’s the meaning of your name?
Aha Igbo (Igbo Names) Topic: Gịnị ka aha gị pụtara? Ada: Ndewo! Gịnị bụ aha gị? Obi: Aha m bụ Chiamaka. Ada: Gịnị ka Chiamaka pụtara? Obi: Ọ pụtara na Chineke mara mma. Ada: Lee aha mara mma! English: What's your name? My name is Chiamaka. It means God is beautiful. What a beautiful name! 💬 Today's question: Gịnị bụ aha Igbo gị? Gịnị ka ọ pụtara? #IgboNames #amazon #LearnIgbo #LLSiHub #IgboAmaka Udesme publishing
0
0
Igbo Daily Talk - what’s the meaning of your name?
1-10 of 188
Rita Johnson
5
322 points to level up
@rita-johnson-4459
Founder, LLSiHub. Helping you speak Igbo with confidence. *PROMOTING AFRICAN / CARIBBEAN IDENTITY CULTURE & HERITAGE*

Active 6h ago
Joined Mar 30, 2026
UK